Ihe mmadụ na-ekwu mgbe otu akụkụ ahụ ya na-egbu mgbu

Ntọala ọgụgụ
الدُّعَاءُ إِذَا أَحْسَسْتَ بِوَجَعٍ فِي جَسَدِكَ
ضَعْ يَدَكَ عَلَى الَّذِي تَأَلَّمَ مِنْ جَسَدِكَ وَقُلْ: بِسْمِ اللَّهِ ، ثَلَاثًا ، وَقُلْ سَبْعَ مَرَّاتٍ: أَعُوذُ بِاللَّهِ وَقُدْرَتِهِ مِنْ شَرِّ مَا أَجِدُ وَأُحَاذِرُ.
Arịrịọ mgbe ị na-enwe mgbu n'ahụ gị
Tinye aka gị n'ebe ahụ na-afụ gị ụfụ ma sị ugboro atọ: ‘N'aha Allah.’ Wee sị ugboro asaa: ‘Ana m achọ mgbaba n'aka Allah na ike Ya pụọ n'ihe ọjọọ nke ihe m na-enwe na nke m na-atụ egwu.’
Nkọwa na isi mmalite

تخريج الذكر

روى عثمان بن أبي العاص تعليم النبي ﷺ هذا الذكر عند وجع الجسد في صحيح مسلم.