Ekpere maka onye ọrịa mgbe a gara ileta ya

Ntọala ọgụgụ
لَا بَأْسَ طَهُورٌ إِنْ شَاءَ اللَّهُ
Echegbula onwe gị. Ka nke a bụrụ ụzọ e si mee ka ị dị ọcha, ma Allah chọọ.
Nkọwa na isi mmalite

تخريج الذكر

تفصيل في اللفظ أو الثبوت

قول النبي ﷺ للمريض في صحيح البخاري.

مَا مِنْ عَبْدٍ مُسْلِمٍ يَعُودُ مَرِيضًا لَمْ يَحْضُرْ أَجَلُهُ فَيَقُولُ سَبْعَ مَرَّاتٍ : أَسْأَلُ اللَّهَ الْعَظِيمَ رَبَّ الْعَرْشِ الْعَظِيمِ أَنْ يَشْفِيَكَ إِلَّا عُوفِيَ.
Ọ bụrụ na onye Alakụba eleta onye ọrịa oge ọnwụ ya na-erubeghị, sị ugboro asaa «Ana m arịọ Allah Onye Ukwu, Onyenwe Ocheeze ukwu ahụ, ka Ọ gwọọ gị», a na-enye onye ọrịa ahụ ọgwụgwọ.
Nkọwa na isi mmalite

تخريج الذكر

تفصيل في اللفظ أو الثبوت

دعاء المريض سبع مرات في سنن أبي داود.