Ụgwọ ọrụ nke ileta onye ọrịa

Ntọala ọgụgụ
مَنْ عَادَ مَرِيضًا لَمْ يَزَلْ فِي خُرْفَةِ الْجَنَّةِ.
Onye na-eleta onye ọrịa ka nọ n'ịghọrọ mkpụrụ nke Paradaịs.
Nkọwa na isi mmalite

تخريج الذكر

فسّر النبي ﷺ خرفة الجنة بأنها جناها.

رِوَايَةٌ مُخْتَلَفٌ فِي ثُبُوتِهَا
مَا مِنْ مُسْلِمٍ يَعُودُ مُسْلِمًا غُدْوَةً إِلَّا صَلَّى عَلَيْهِ سَبْعُونَ أَلْفَ مَلَكٍ حَتَّى يُمْسِيَ، وَإِنْ عَادَهُ عَشِيَّةً إِلَّا صَلَّى عَلَيْهِ سَبْعُونَ أَلْفَ مَلَكٍ حَتَّى يُصْبِحَ، وَكَانَ لَهُ خَرِيفٌ فِي الْجَنَّةِ.
Akụkọ nke ndị ọkà mmụta na-arụ ụka banyere izi ezi ya
Mgbe onye Alakụba lere onye Alakụba ibe ya na-arịa ọrịa n'ụtụtụ, ndị mmụọ ozi puku iri asaa na-ekpere onye bịara ahụ ekpere ruo ná mgbede. Ọ bụrụ na o lee ya ná mgbede, ndị mmụọ ozi puku iri asaa na-ekpere ya ekpere ruo n'ụtụtụ. Ọ ga-enweta mkpụrụ ọ ga-aghọrọ na Paradaịs.
Nkọwa na isi mmalite

تخريج الذكر

رواه الترمذي عن علي رضي الله عنه، وقال: حسن غريب، وذكر أن بعض الرواة وقفه على علي؛ وضعّفه آخرون. ويكفي في فضل عيادة المريض الحديث الصحيح المبين في البطاقة السابقة.