Okwu nkasi obi nye ndị mmadụ nwụnahụrụ mmadụ
Ntọala ọgụgụ
إِنَّ لِلَّهِ مَا أَخَذَ، وَلَهُ مَا أَعْطَى، وَكُلٌّ عِنْدَهُ بِأَجَلٍ مُسَمًّى، فَلْتَصْبِرْ وَلْتَحْتَسِبْ.
Nke Allah bụ ihe Ọ weere, ọ bụkwa Ya nwe ihe Ọ nyere. Ihe ọ bụla nwere oge a kara aka n'aka Ya. Ya mere ka o nwee ndidi ma tụkwasị olileanya n'ụgwọ ọrụ Ya.
Nkọwa na isi mmalite
تخريج الذكر
بعث النبي ﷺ بهذا إلى ابنته حين أُصيب ولدها.