Ekpere mgbe e wetara nri ma onye na-ebu ọnụ achọghị ịkwụsị obubu ọnụ ya

Ntọala ọgụgụ
إِذَا دُعِيَ أَحَدُكُمْ فَلْيُجِبْ، فَإِنْ كَانَ صَائِمًا فَلْيُصَلِّ، وَإِنْ كَانَ مُفْطِرًا فَلْيَطْعَمْ.
Ọ bụrụ na a kpọọ onye n'ime unu oriri, ya nabata òkù ahụ. Ọ bụrụ na ọ na-ebu ọnụ, ya kpeere onye kpọrọ ya ekpere; ọ bụrụ na ọ naghị ebu ọnụ, ya rie nri.
Nkọwa na isi mmalite

تخريج الذكر

في صحيح مسلم «فليصلّ» أي فليدعُ لأهل الطعام.