Ihe a na-ekwu mgbe a zere uzere

Ntọala ọgụgụ
دُعَاءُ الْعُطَاسِ
إِذَا عَطَسَ أَحَدُكُمْ فَلْيَقُلْ : الْحَمْدُ لِلَّهِ ، وَلْيَقُلْ لَهُ أَخُوهُ ، أَوْ صَاحِبُهُ : يَرْحَمُكَ اللَّهُ فَإِذَا قَالَ لَهُ : يَرْحَمُكَ اللَّهُ ، فَلْيَقُلْ : يَهْدِيكُمُ اللَّهُ وَيُصْلِحُ بَالَكُمْ.
Arịrịọ mgbe a zere uzere
Ọ bụrụ na otu onye n'ime unu zere uzere, ka ọ sị: ‘Otuto niile dịrị Allah.’ Ka nwanne ya ma ọ bụ enyi ya sị ya: ‘Ka Allah meere gị ebere.’ Mgbe ọ gwara ya nke a, ka onye zere uzere sị: ‘Ka Allah duzie unu ma mee ka ọnọdụ unu dị mma.’
Nkọwa na isi mmalite

تخريج الذكر

في صحيح البخاري حمد العاطس وجواب صاحبه ثم رد العاطس.