Ekpere mgbaghara na njedebe ọgbakọ
Ntọala ọgụgụ
كَفَّارَةُ الْمَجْلِسِ
سُبْحَانَكَ اللَّهُمَّ وَبِحَمْدِكَ ، أَشْهَدُ أَنْ لَا إِلَهَ إِلَّا أَنْتَ أَسْتَغْفِرُكَ وَأَتُوبُ إِلَيْكَIhe mkpuchi mmehie nke ọgbakọ
Ebube na otuto dịrị Gị, O Allah. Ana m agba àmà na ọ dịghị chi kwesịrị ofufe ma e wezụga Gị, ana m arịọ Gị mgbaghara ma na-echegharị gakwuru Gị.
Nkọwa na isi mmalite
تخريج الذكر
روى أبو هريرة ذكر كفارة المجلس عند القيام، وقال الترمذي: حسن غريب صحيح من هذا الوجه.