Ekpere mgbe ihe e weere dị ka ajọ akara nyere mmadụ nsogbu
Ntọala ọgụgụ
اللَّهُمَّ لَا خَيْرَ إِلَّا خَيْرُكَ، وَلَا طَيْرَ إِلَّا طَيْرُكَ، وَلَا إِلَهَ غَيْرُكَ.
Allah, ihe ọma ọ bụla sitere n'aka Gị. Ihe a na-ewere dịka akara ọjọọ enweghị mmetụta ma e wezụga site n'ihe I kpebiri. Ọ dịghị chi kwesịrị ofufe ma e wezụga Gị.
Nkọwa na isi mmalite
تخريج الذكر
ورد في مسند أحمد في كفارة الطيرة؛ اختلف أهل العلم في إسناد الحديث.