Ekpere mgbe a na-abanye n'ime obodo nta ma ọ bụ obodo ukwu

Ntọala ọgụgụ
اللَّهُمَّ رَبَّ السَّمَاوَاتِ السَّبْعِ وَمَا أَظْلَلْنَ، وَرَبَّ الْأَرَضِينَ السَّبْعِ وَمَا أَقْلَلْنَ، وَرَبَّ الشَّيَاطِينِ وَمَا أَضْلَلْنَ، وَرَبَّ الرِّيَاحِ وَمَا ذَرَيْنَ، فَإِنَّا نَسْأَلُكَ خَيْرَ هَذِهِ الْقَرْيَةِ وَخَيْرَ أَهْلِهَا، وَنَعُوذُ بِكَ مِنْ شَرِّهَا وَشَرِّ أَهْلِهَا، وَشَرِّ مَا فِيهَا.
Allah, Onyenwe eluigwe asaa na ihe ha na-ekpuchi, Onyenwe ụwa asaa na ihe ha bu, Onyenwe ndị shaytan na ndị ha duhiere, Onyenwe ifufe na ihe ha na-achụsasị! Anyị na-arịọ Gị ihe ọma nke obodo a na nke ndị bi na ya. Anyị na-achọ nchebe n'aka Gị pụọ n'ihe ọjọọ ya, n'ihe ọjọọ nke ndị bi na ya na n'ihe ọjọọ dị n'ime ya.
Nkọwa na isi mmalite

تخريج الذكر

دعاء دخول القرية بلفظ المستدرك؛ وصحح الحاكم إسناده.