Ekpere ndị nọ n'ụlọ maka onye njem
Ntọala ọgụgụ
أَسْتَوْدِعُ اللَّهَ دِينَكَ وَأَمَانَتَكَ ، وَخَوَاتِيمَ عَمَلِكَ
Ana m enyefe okpukpe gị, ntụkwasị obi e debere n'aka gị na njedebe ọrụ gị n'aka Allah.
Nkọwa na isi mmalite
تخريج الذكر
تفصيل في اللفظ أو الثبوت
دعاء توديع المسافر في حديث ابن عمر.
زَوَّدَكَ اللَّهُ التَّقْوَى، وَغَفَرَ ذَنْبَكَ، وَيَسَّرَ لَكَ الْخَيْرَ حَيْثُ مَا كُنْتَ
Ka Allah nye gị nsọpụrụ Chineke ka ọ bụrụ ihe i ji eme njem, gbaghara mmehie gị, meekwa ka ihe ọma dịrị gị mfe ebe ọ bụla ị nọ.
Nkọwa na isi mmalite
تخريج الذكر
تفصيل في اللفظ أو الثبوت
دعاء توديع المسافر في حديث أنس.