Okwu ncheta Allah mgbe a na-alọta njem

Ntọala ọgụgụ
لَا إِلَهَ إِلَّا اللَّهُ وَحْدَهُ لَا شَرِيكَ لَهُ، لَهُ الْمُلْكُ، وَلَهُ الْحَمْدُ، وَهُوَ عَلَى كُلِّ شَيْءٍ قَدِيرٌ، آيِبُونَ تَائِبُونَ عَابِدُونَ سَاجِدُونَ لِرَبِّنَا حَامِدُونَ، صَدَقَ اللَّهُ وَعْدَهُ، وَنَصَرَ عَبْدَهُ، وَهَزَمَ الْأَحْزَابَ وَحْدَهُ.
Ọ dịghị chi kwesịrị ofufe ma e wezụga Allah naanị Ya. Ọ nweghị onye mmekọ. Ọ bụ Ya nwe ọchịchị na otuto, O nwekwara ike ime ihe niile. Anyị na-alọta, na-echegharị, na-efe ofufe, na-akpọ isiala ruo n'ala, na-etokwa Onyenwe anyị. Allah mezuru nkwa Ya, nyere ohu Ya mmeri, naanị Ya meriri ìgwè ndị iro jikọrọ aka.
Nkọwa na isi mmalite

تخريج الذكر

كان ﷺ يكبر ثلاثًا على كل شرف من الأرض عند رجوعه ثم يقول هذا الذكر.