Ihe a na-ekwu mgbe ihe dị mma ma ọ bụ ihe a na-achọghị mere
Ntọala ọgụgụ
الْحَمْدُ لِلَّهِ الَّذِي بِنِعْمَتِهِ تَتِمُّ الصَّالِحَاتُ.
Otuto niile dịrị Allah, Onye e ji amara Ya emechaa ezi ọrụ.
Nkọwa na isi mmalite
الْحَمْدُ لِلَّهِ عَلَى كُلِّ حَالٍ.
Otuto niile dịrị Allah n'ọnọdụ ọ bụla.