Ihe a na-eme mgbe e nwetara ihe na-eme obi ụtọ

Ntọala ọgụgụ
كَانَ النَّبِيُّ ﷺ إِذَا جَاءَهُ أَمْرُ سُرُورٍ أَوْ بُشِّرَ بِهِ خَرَّ سَاجِدًا شَاكِرًا لِلَّهِ.
Mgbe ọ bụla ihe na-atọ ya ụtọ bịakwutere ya ma ọ bụ e zisa ozi ọma nye onye-amụma, udo na ngọzi nke Chineke n’elu ya, ọ na-ada n’ala kpọọ isiala, na-ekele Chineke.
Nkọwa na isi mmalite

تخريج الذكر

ورد سجود الشكر عند أمر السرور في حديث أبي بكرة.