Ekpere ka nnukwu mmiri ozuzo si n’ebe obibi gafee
Ekpere ka mmiri ozuzo gaa ebe ọzọ
Ịrịọ ka mmiri ozuzo gaa ebe ọzọ, pụọ n’ebe ụlọ na ebe obibi dị, mgbe ọ na-ezo nke ukwuu.
Ntọala ọgụgụ
اللَّهُمَّ حَوَالَيْنَا وَلَا عَلَيْنَا، اللَّهُمَّ عَلَى الْآكَامِ وَالظِّرَابِ، وَبُطُونِ الْأَوْدِيَةِ، وَمَنَابِتِ الشَّجَرِ.
Allah, mee ka mmiri zowe gburugburu anyị, ka ọ ghara izokwasị anyị. Allah, mee ka ọ zowe n'elu ala dị elu na n'elu ugwu nta, na ndagwurugwu na n'ebe osisi na-eto.