Ekpere mgbe a nụrụ égbè eluigwe

Ntọala ọgụgụ
دُعَاءُ الرَّعْدِ
سُبْحَانَ اللَّهِ الَّذِي يُسَبِّحُ الرَّعْدُ بِحَمْدِهِ وَالْمَلَائِكَةُ مِنْ خِيفَتِهِ
Arịrịọ mgbe égbè eluigwe dara
Ebube dịrị Allah, Onye égbè eluigwe na-eto site n'otuto Ya, ndị mmụọ ozi na-etokwa Ya n'ihi egwu ha nwere n'ebe Ọ nọ.

المصدر قيد المراجعة.