Ekpere mgbe onye na-ebu ọnụ mechiri obubu ọnụ ya
Ntọala ọgụgụ
الدُّعَاءُ عِنْدَ إِفْطَارِ الصَّائِمِ
ذَهَبَ الظَّمَأُ ، وَابْتَلَّتِ الْعُرُوقُ ، وَثَبَتَ الْأَجْرُ إِنْ شَاءَ اللَّهُArịrịọ mgbe onye na-ebu ọnụ mebiri ọnụ
Akpịrị ịkpọ nkụ apụọla, akwara adịwokwa mmiri, ụgwọ ọrụ ahụ eguzosiekwala ike ma Allah chọọ.
المصدر قيد المراجعة.
اللَّهُمَّ لَكَ صُمْتُ وَعَلَى رِزْقِكَ أَفْطَرْتُ.
O Chukwu, aburu m ọnụ maka Gi, werekwa ihe-oriri Gi mebie ọnu.
Nkọwa na isi mmalite
تخريج الذكر
ورد عند أبي داود مرسلًا؛ ضعّف إسناده عدد من أهل الحديث.
اللَّهُمَّ إِنِّي أَسْأَلُكَ بِرَحْمَتِكَ الَّتِي وَسِعَتْ كُلَّ شَيْءٍ أَنْ تَغْفِرَ لِي.
Oh Chineke, a na m arịọ gị, site na ebere gị nke nwere ihe niile, gbaghara m.
Nkọwa na isi mmalite
تخريج الذكر
هذا من دعاء عبد الله بن عمرو رضي الله عنهما عند إفطاره، وليس في الرواية أنه لفظ نبوي؛ رقم نسخة المكتبة ١٨٢٥، وفي ترقيم آخر ١٧٥٣.