Ekpere mgbe a lụrụ nwunye ma ọ bụ zụrụ anụ ụlọ e ji eme njem

Ntọala ọgụgụ
دُعَاءُ الْمُتَزَوِّجِ لِنَفْسِهِ
اللَّهُمَّ إِنِّي أَسْأَلُكَ خَيْرَهَا وَخَيْرَ مَا جَبَلْتَهَا عَلَيْهِ وَأَعُوذُ بِكَ مِنْ شَرِّهَا وَشَرِّ مَا جَبَلْتَهَا عَلَيْهِ ، وَإِذَا اشْتَرَى بَعِيرًا فَلْيَأْخُذْ بِذُرْوَةِ سَنَامِهِ وَلْيَقُلْ مِثْلَ ذَلِكَ
Ekpere onye lụrụ di ma ọ bụ nwunye na-ekpere maka onwe ya
Allah, ana m arịọ Gị ihe ọma ya na ihe ọma nke I kere n’ime ya. Ana m achọkwa nchebe n’aka Gị pụọ n’ihe ọjọọ ya na ihe ọjọọ nke I kere n’ime ya. Ọ bụrụ na ọ zụtara kamel, ya jide elu akpụ dị n’azụ ya ma kwuo otu ihe ahụ.

المصدر قيد المراجعة.