Ekpere mgbe mmadụ na-atụ egwu ijikọ ihe ọzọ na Allah n'ofufe

Ntọala ọgụgụ
دُعَاءُ الْخَوْفِ مِنَ الشِّرْكِ
اللَّهُمَّ إِنِّي أَعُوذُ بِكَ أَنْ أُشْرِكَ بِكَ وَأَنَا أَعْلَمُ ، وَأَسْتَغْفِرُكَ لِمَا لَا أَعْلَمُ
Arịrịọ maka egwu ịsọke
O Allah, ana m achọ mgbaba n'aka Gị ka m ghara iji ihe ọ bụla jikọta Gị mgbe m maara, ana m arịọkwa Gị mgbaghara maka ihe m na-amaghị.

المصدر قيد المراجعة.