Ekpere mgbe a na-arị anụ njem ma ọ bụ abanye n'ụgbọ

Ntọala ọgụgụ
دُعَاءُ رُكُوبِ الدَّابَّةِ أَوْ مَا يَقُومُ مَقَامَهَا ( السَّيَّارَةِ أَوِ الْقِطَارِ أَوِ الطَّائِرَةِ أَوِ السَّفِينَةِ)
بِسْمِ اللَّهِ ، الْحَمْدُ لِلَّهِ ، سُبْحَانَ الَّذِي سَخَّرَ لَنَا هَذَا وَمَا كُنَّا لَهُ مُقْرِنِينَ وَإِنَّا إِلَى رَبِّنَا لَمُنْقَلِبُونَ، الْحَمْدُ لِلَّهِ ، الْحَمْدُ لِلَّهِ ، الْحَمْدُ لِلَّهِ ، اللَّهُ أَكْبَرُ ، اللَّهُ أَكْبَرُ ، اللَّهُ أَكْبَرُ ، سُبْحَانَكَ اللَّهُمَّ إِنِّي ظَلَمْتُ نَفْسِي فَاغْفِرْ لِي ، فَإِنَّهُ لَا يَغْفِرُ الذُّنُوبَ إِلَّا أَنْتَ.
Ekpere mgbe a na-arị anụ njem ma ọ bụ ihe na-anọchi ya (ụgbọ ala, ụgbọ okporo ígwè, ụgbọelu ma ọ bụ ụgbọ mmiri)
N’aha Allah. Ekele dịrị Allah. Otuto dịrị Onye mere ka nke a dịrị anyị n’okpuru, ebe anyị enweghị ike ime ka o doo anyị n’okpuru n’onwe anyị. N’ezie, ọ bụ n’ebe Onyenwe anyị nọ ka anyị ga-alaghachi. Ekele dịrị Allah, ekele dịrị Allah, ekele dịrị Allah. Allah kacha ukwuu, Allah kacha ukwuu, Allah kacha ukwuu. Otuto dịrị Gị, Allah; n’ezie emejọọla m onwe m, ya mere gbaghara m, n’ihi na ọ dịghị onye na-agbaghara mmehie ma e wezụga Gị.

المصدر قيد المراجعة.