"رَبِّ إِنِّيٓ أَعُوذُ بِكَ أَنۡ أَسۡـَٔلَكَ مَا لَيۡسَ لِي بِهِۦ عِلۡمٞۖ وَإِلَّا تَغۡفِرۡ لِي وَتَرۡحَمۡنِيٓ أَكُن مِّنَ ٱلۡخَٰسِرِينَ٤٧ ". [هُودٌ - 47].
‘Onyenwe m, ana m achọ mgbaba n'aka Gị ka m ghara ịrịọ Gị ihe m na-amaghị. Ọ bụrụ na Ị gbagharaghị m ma meere m ebere, aga m abụ otu n'ime ndị furu efu.’. [Hud - 47].
"رَبِّ هَبۡ لِي مِن لَّدُنكَ ذُرِّيَّةٗ طَيِّبَةًۖ إِنَّكَ سَمِيعُ ٱلدُّعَآءِ٣٨". [آلِ عِمْرَانَ - 38].
"رَبِّ لَا تَذَرۡنِي فَرۡدٗا وَأَنتَ خَيۡرُ ٱلۡوَٰرِثِينَ٨٩". [الْأَنْبِيَاءِ - 89].
"Onyenwe m, nye m ụmụ ọma site n’aka Gị. N’ezie, Ị bụ Onye na-anụ ekpere". [Al Imran - 38].
"Onyenwe m, ahapụla m naanị m; Gị bụkwa Onye kachasị mma n’etiti ndị nketa". [Al-Anbiya - 89].
Adhkar gị na-enweghị ịntanetị. N’efu.
Android · iPhone · iPad