"رَبَّنَآ إِنَّنَآ ءَامَنَّا فَٱغۡفِرۡ لَنَا ذُنُوبَنَا وَقِنَا عَذَابَ ٱلنَّارِ١٦ ". [آلُ عِمْرَانَ - 16].
‘Onyenwe anyị, n'ezie anyị ekwerela, ya mere gbaghara anyị mmehie anyị ma chebe anyị pụọ n'ahụhụ nke ọkụ.’. [Al Imran - 16].
"رَبِّ إِنِّي ظَلَمۡتُ نَفۡسِي فَٱغۡفِرۡ لِي". [الْقَصَصِ - 16].
"رَبِّ بِمَآ أَنۡعَمۡتَ عَلَيَّ فَلَنۡ أَكُونَ ظَهِيرٗا لِّلۡمُجۡرِمِينَ١٧". [الْقَصَصِ - 17].
"رَبِّ إِنِّي لِمَآ أَنزَلۡتَ إِلَيَّ مِنۡ خَيۡرٖ فَقِيرٞ٢٤". [الْقَصَصِ - 24].
"رَبِّ ٱشۡرَحۡ لِي صَدۡرِي٢٥ وَيَسِّرۡ لِيٓ أَمۡرِي٢٦ وَٱحۡلُلۡ عُقۡدَةٗ مِّن لِّسَانِي٢٧ يَفۡقَهُواْ قَوۡلِي٢٨". [طه - 25-28].
"Onyenwe m, n’ezie emejọọla m onwe m, ya mere gbaghara m". [Al-Qasas - 16].
"Onyenwe m, n’ihi amara Ị nyere m, agaghị m abụ onye na-akwado ndị omekome". [Al-Qasas - 17].
"Onyenwe m, n’ezie achọrọ m ihe ọma ọ bụla Ị ga-ezitere m". [Al-Qasas - 24].
"Onyenwe m, mepee obi m (25), mee ka ihe m dị mfe (26), tọpụkwa eriri dị n’ire m (27), ka ha wee ghọta okwu m (28)". [Ta-Ha - 25-28].
Adhkar gị na-enweghị ịntanetị. N’efu.
Android · iPhone · iPad