"وَسِعَ رَبُّنَا كُلَّ شَيۡءٍ عِلۡمًاۚ عَلَى ٱللَّهِ تَوَكَّلۡنَاۚ رَبَّنَا ٱفۡتَحۡ بَيۡنَنَا وَبَيۡنَ قَوۡمِنَا بِٱلۡحَقِّ وَأَنتَ خَيۡرُ ٱلۡفَٰتِحِينَ٨٩". [الْأَعْرَافِ - 89].
"Ihe ọmụma Onyenwe anyị gbara ihe niile gburugburu. N’aka Allah ka anyị tụkwasịrị obi. Onyenwe anyị, kpee ikpe n’etiti anyị na ndị obodo anyị n’eziokwu; Gị bụkwa Onye kachasị mma n’etiti ndị ikpe". [Al-A’raf - 89].
"رَبِّ إِنِّيٓ أَعُوذُ بِكَ أَنۡ أَسۡـَٔلَكَ مَا لَيۡسَ لِي بِهِۦ عِلۡمٞۖ وَإِلَّا تَغۡفِرۡ لِي وَتَرۡحَمۡنِيٓ أَكُن مِّنَ ٱلۡخَٰسِرِينَ٤٧ ". [هُودٌ - 47].
‘Onyenwe m, ana m achọ mgbaba n'aka Gị ka m ghara ịrịọ Gị ihe m na-amaghị. Ọ bụrụ na Ị gbagharaghị m ma meere m ebere, aga m abụ otu n'ime ndị furu efu.’. [Hud - 47].
Adhkar gị na-enweghị ịntanetị. N’efu.
Android · iPhone · iPad