"رَبَّنَا لَا تُزِغۡ قُلُوبَنَا بَعۡدَ إِذۡ هَدَيۡتَنَا وَهَبۡ لَنَا مِن لَّدُنكَ رَحۡمَةًۚ إِنَّكَ أَنتَ ٱلۡوَهَّابُ٨ ". [آلُ عِمْرَانَ - 8].
‘Onyenwe anyị, ekwela ka obi anyị kpafuo mgbe I duziri anyị, nyekwa anyị ebere site n'aka Gị. N'ezie, Ị bụ Onye Na-enye Onyinye.’. [Al Imran - 8].
"رَّبِّ ٱغۡفِرۡ لِي وَلِوَٰلِدَيَّ وَلِمَن دَخَلَ بَيۡتِيَ مُؤۡمِنٗا وَلِلۡمُؤۡمِنِينَ وَٱلۡمُؤۡمِنَٰتِۖ وَلَا تَزِدِ ٱلظَّٰلِمِينَ إِلَّا تَبَارَۢا٢٨". [نُوحٍ - 28].
"رَبِّ إِنِّيٓ أَعُوذُ بِكَ أَنۡ أَسۡـَٔلَكَ مَا لَيۡسَ لِي بِهِۦ عِلۡمٞۖ وَإِلَّا تَغۡفِرۡ لِي وَتَرۡحَمۡنِيٓ أَكُن مِّنَ ٱلۡخَٰسِرِينَ٤٧". [هُودٍ - 47].
"رَّبِّ أَنزِلۡنِي مُنزَلٗا مُّبَارَكٗا وَأَنتَ خَيۡرُ ٱلۡمُنزِلِينَ٢٩". [الْمُؤْمِنُونَ - 29].
"Onyenwe m, gbaghara m na ndị mụrụ m, na onye kwere ekwe batara n’ụlọ m, na ndị ikom na ndị inyom kwere ekwe. Emekwala ka ndị na-eme ihe ọjọọ bawanye n’ihe ọ bụla ma e wezụga mbibi". [Nuh - 28].
"Onyenwe m, ana m achọ nchebe n’aka Gị ka m ghara ịrịọ Gị ihe m na-amaghị. Ọ bụrụ na Ị gbagharaghị m ma meere m ebere, aga m abụ otu n’ime ndị funahụrụ". [Hud - 47].
"Onyenwe m, mee ka m rute n’ebe obibi a gọziri agọzi; Gị bụkwa Onye kachasị mma n’ime ndị na-enye ebe obibi". [Al-Mu’minun - 29].
Adhkar gị na-enweghị ịntanetị. N’efu.
Android · iPhone · iPad