"فَاطِرَ ٱلسَّمَٰوَٰتِ وَٱلۡأَرۡضِ أَنتَ وَلِيِّۦ فِي ٱلدُّنۡيَا وَٱلۡأٓخِرَةِۖ تَوَفَّنِي مُسۡلِمٗا وَأَلۡحِقۡنِي بِٱلصَّٰلِحِينَ١٠١". [يُوسُفَ - 101].
"Onye kere eluigwe na ụwa, Ị bụ Onye na-echebe m n’ụwa na n’ụwa ọzọ. Mee ka m nwụọ dị ka onye Alakụba, jikọtakwa m na ndị ezi omume". [Yusuf - 101].
"رَبَّنَا لَا تُؤَاخِذۡنَآ إِن نَّسِينَآ أَوۡ أَخۡطَأۡنَاۚ رَبَّنَا وَلَا تَحۡمِلۡ عَلَيۡنَآ إِصۡرٗا كَمَا حَمَلۡتَهُۥ عَلَى ٱلَّذِينَ مِن قَبۡلِنَاۚ رَبَّنَا وَلَا تُحَمِّلۡنَا مَا لَا طَاقَةَ لَنَا بِهِۦۖ وَٱعۡفُ عَنَّا وَٱغۡفِرۡ لَنَا وَٱرۡحَمۡنَآۚ أَنتَ مَوۡلَىٰنَا فَٱنصُرۡنَا عَلَى ٱلۡقَوۡمِ ٱلۡكَٰفِرِينَ٢٨٦ ". [الْبَقَرَةُ - 286].
‘Onyenwe anyị, atakwala anyị ụta ma ọ bụrụ na anyị chefuo ma ọ bụ mehie. Onyenwe anyị, ebunyela anyị ibu dị ka I si buru ndị bu anyị ụzọ ibu. Onyenwe anyị, ebunyela anyị ihe karịrị ike anyị. Gbaghara anyị, hichapụ mmehie anyị, meerekwa anyị ebere. Ị bụ Onye Nlekọta anyị, ya mere nye anyị mmeri megide ndị na-ekweghị ekwe.’. [Al-Baqarah - 286].
Adhkar gị na-enweghị ịntanetị. N’efu.
Android · iPhone · iPad