"رَبِّ أَوۡزِعۡنِيٓ أَنۡ أَشۡكُرَ نِعۡمَتَكَ ٱلَّتِيٓ أَنۡعَمۡتَ عَلَيَّ وَعَلَىٰ وَٰلِدَيَّ وَأَنۡ أَعۡمَلَ صَٰلِحٗا تَرۡضَىٰهُ وَأَدۡخِلۡنِي بِرَحۡمَتِكَ فِي عِبَادِكَ ٱلصَّٰلِحِينَ١٩". [النَّمْلِ - 19].
"Onyenwe m, nyere m ikike ịkele Gị maka amara Gị nke Ị nyere m na ndị mụrụ m, na ime ezi omume nke ga-atọ Gị ụtọ. Site n’ebere Gị, mee ka m sonye n’etiti ndị ohu Gị bụ ndị ezi omume". [An-Naml - 19].
"رَبَّنَا لَا تُزِغۡ قُلُوبَنَا بَعۡدَ إِذۡ هَدَيۡتَنَا وَهَبۡ لَنَا مِن لَّدُنكَ رَحۡمَةًۚ إِنَّكَ أَنتَ ٱلۡوَهَّابُ٨ ". [آلُ عِمْرَانَ - 8].
‘Onyenwe anyị, ekwela ka obi anyị kpafuo mgbe I duziri anyị, nyekwa anyị ebere site n'aka Gị. N'ezie, Ị bụ Onye Na-enye Onyinye.’. [Al Imran - 8].
Adhkar gị na-enweghị ịntanetị. N’efu.
Android · iPhone · iPad