اللَّهُمَّ رَبِّ أَوۡزِعۡنِيٓ أَنۡ أَشۡكُرَ نِعۡمَتَكَ ٱلَّتِيٓ أَنۡعَمۡتَ عَلَيَّ وَعَلَىٰ وَٰلِدَيَّ وَأَنۡ أَعۡمَلَ صَٰلِحٗا تَرۡضَىٰهُ وَأَدۡخِلۡنِي بِرَحۡمَتِكَ فِي عِبَادِكَ ٱلصَّٰلِحِينَ.
اللَّهُمَّ إِنِّي أَسْأَلُكَ الْعَفْوَ وَالْعَافِيَةَ وَالْمُعَافَاةَ فِي الدُّنْيَا وَالْآخِرَةِ.
اللَّهُمَّ إِنِّي أَسْأَلُكَ الْهُدَى ، وَالتُّقَى ، وَالْعَفَافَ وَالْغِنَى.
اللَّهُمَّ إِنِّي أَسْأَلُكَ عِلْماً نَافِعًا ، وَرِزْقاً طَيِّباً ، وَعَمَلاً مُتَقَبَّلاً.
اللَّهُمَّ اغْفِرْ لِي ، وَاهْدِنِي وَارْزُقْنِي ، وَعَافِنِي ، أَعُوذُ بِاللَّهِ مِنْ ضِيقِ الْمَقَامِ يَوْمَ الْقِيَامَةِ.
Allah, Onyenwe m, mee ka m nwee ike ikele Gị maka amara I nyere mụ na ndị mụrụ m, na ime ezi ọrụ nke ga-amasị Gị, ma site n’ebere Gị tinye m n’etiti ndị ohu Gị bụ ndị ezi omume.
Allah, ana m arịọ Gị mgbaghara na ahụike na nchekwa n’ụwa a na n’ụwa nke ọzọ.
Allah, ana m arịọ Gị nduzi, nsọpụrụ Gị, ịdị ọcha na afọ ojuju.
Allah, ana m arịọ Gị ihe ọmụma bara uru, ihe oriri dị mma na ọrụ a nabatara.
Allah, gbaghara m, duzie m, nye m ihe oriri ma nye m ahụike. Ana m arịọ Allah ka O chebe m pụọ n’ọnọdụ siri ike n’Ụbọchị Mbilite n’ọnwụ.
"رَبَّنَا ظَلَمۡنَآ أَنفُسَنَا وَإِن لَّمۡ تَغۡفِرۡ لَنَا وَتَرۡحَمۡنَا لَنَكُونَنَّ مِنَ ٱلۡخَٰسِرِينَ٢٣". [الْأَعْرَافِ - 23].
"Onyenwe anyị, anyị emejọọla onwe anyị. Ọ bụrụ na Ị gbagharaghị anyị ma meere anyị ebere, n’ezie anyị ga-abụ otu n’ime ndị funahụrụ". [Al-A’raf - 23].
Adhkar gị na-enweghị ịntanetị. N’efu.
Android · iPhone · iPad
That one kind became a thousand kinds, and they all turned away from the kiblah of trial, saying, “This is not our work. We do not have the capacity to carry this burden.” One group, however, did not turn away and, like the passionate, entered the street of trial. They did not think of trial or suffering. They said, “It is enough good fortune for us that we carry grief for You and that we suffer the sorrow of Your trial.”Who am I to put on the cloak of loyalty to You,or to have my eyes carry the burden of Your disloyalty?But, if You issue the decree to my body, heart, and spirit, I will pull all three dancing into Your love. [DS 933]Only those who recognize Him know the measure of pain for Him. If someone does not recognize Him, how will he know the measure?The Pir of the Tariqah said, “O God, in pain I lament in fear that the pain will cease. Anyone who laments at the Friend's blows is unmanly in love for the Friend.”O chevalier, if you have the capacity and gall for this work, then set out on the road! Drink the wine of trial and call the Friend to witness. Otherwise, enjoy your well-being and stop talking. No one ever sacrificed himself by faint-heartedness or raised his head high by leaning on water and clay. You can't be a pearl-diver when you fear for your life, and you can't raise your head high by leaning on water and clay. Either take no heed of life, or don't tangle with yourself.