Gaa na ọdịnaya
  • Adhkar
  • Kuran
  • Ọbá akwụkwọ
  • Learn
  • Nrọ
  • Ịgụ Kuran
  • Kalenda
  • Tasbih
  • Ọdịdị
  • Asụsụ
Banye

غرائب القرآن و رغائب الفرقان/القمي النيسابوري · Qaaf

Tafsir nke Kuran Dị Nsọ Akwụkwọ Tafsir Surah
Ayah 1 Ayah 2 Ayah 3 Ayah 4 Ayah 5 Ayah 6 Ayah 7 Ayah 8 Ayah 9 Ayah 10 Ayah 11 Ayah 12 Ayah 13 Ayah 14 Ayah 15 Ayah 16 Ayah 17 Ayah 18 Ayah 19 Ayah 20 Ayah 21 Ayah 22 Ayah 23 Ayah 24 Ayah 25 Ayah 26 Ayah 27 Ayah 28 Ayah 29 Ayah 30 Ayah 31 Ayah 32 Ayah 33 Ayah 34 Ayah 35 Ayah 36 Ayah 37 Ayah 38 Ayah 39 Ayah 40 Ayah 41 Ayah 42 Ayah 43 Ayah 44 Ayah 45

Site n’ọbá akwụkwọ Hadith

Hadith
Jabir reported Allah's Apostle (ﷺ) came to the grave of 'Abdullah b. Ubayy, brought him out from that, placed him on his knee and put his saliva in his mouth and shrouded him in his own shirt and Allah knows best.
Sahih Muslim

Ebe e si nweta ya: Sahih Muslim 2773 a Akwụkwọ: 51 · Hadith n’akwụkwọ: 2

Gosi Hadith na isi mmalite ya
Narrated `Abdullah bin Buhaina: Allah's Messenger (ﷺ) once led us in a prayer and offered two rak`at and got up (for the third rak`a) without sitting (after the second rak`a). The people also got up with him, and when he was about to finish his prayer, we waited for him to finish the prayer with Taslim but he said Takbir before Taslim and performed two prostrations while sitting and then finished the prayer with Taslim.
Sahih al-Bukhari

Ebe e si nweta ya: Sahih al-Bukhari 1224 Akwụkwọ: 22 · Hadith n’akwụkwọ: 1

Gosi Hadith na isi mmalite ya

Ekpere taa

اللَّهُمَّ رَبِّ أَوۡزِعۡنِيٓ أَنۡ أَشۡكُرَ نِعۡمَتَكَ ٱلَّتِيٓ أَنۡعَمۡتَ عَلَيَّ وَعَلَىٰ وَٰلِدَيَّ وَأَنۡ أَعۡمَلَ صَٰلِحٗا تَرۡضَىٰهُ وَأَدۡخِلۡنِي بِرَحۡمَتِكَ فِي عِبَادِكَ ٱلصَّٰلِحِينَ.

اللَّهُمَّ إِنِّي أَسْأَلُكَ الْعَفْوَ وَالْعَافِيَةَ وَالْمُعَافَاةَ فِي الدُّنْيَا وَالْآخِرَةِ.

اللَّهُمَّ إِنِّي أَسْأَلُكَ الْهُدَى ، وَالتُّقَى ، وَالْعَفَافَ وَالْغِنَى.

اللَّهُمَّ إِنِّي أَسْأَلُكَ عِلْماً نَافِعًا ، وَرِزْقاً طَيِّباً ، وَعَمَلاً مُتَقَبَّلاً.

اللَّهُمَّ اغْفِرْ لِي ، وَاهْدِنِي وَارْزُقْنِي ، وَعَافِنِي ، أَعُوذُ بِاللَّهِ مِنْ ضِيقِ الْمَقَامِ يَوْمَ الْقِيَامَةِ.

Allah, Onyenwe m, mee ka m nwee ike ikele Gị maka amara I nyere mụ na ndị mụrụ m, na ime ezi ọrụ nke ga-amasị Gị, ma site n’ebere Gị tinye m n’etiti ndị ohu Gị bụ ndị ezi omume.

Allah, ana m arịọ Gị mgbaghara na ahụike na nchekwa n’ụwa a na n’ụwa nke ọzọ.

Allah, ana m arịọ Gị nduzi, nsọpụrụ Gị, ịdị ọcha na afọ ojuju.

Allah, ana m arịọ Gị ihe ọmụma bara uru, ihe oriri dị mma na ọrụ a nabatara.

Allah, gbaghara m, duzie m, nye m ihe oriri ma nye m ahụike. Ana m arịọ Allah ka O chebe m pụọ n’ọnọdụ siri ike n’Ụbọchị Mbilite n’ọnwụ.

Arịrịọ na-agụnye ọtụtụ ihe ọma

"رَبِّ هَبۡ لِي مِن لَّدُنكَ ذُرِّيَّةٗ طَيِّبَةًۖ إِنَّكَ سَمِيعُ ٱلدُّعَآءِ⁠۝٣٨". [آلِ عِمْرَانَ - 38].

"رَبِّ لَا تَذَرۡنِي فَرۡدٗا وَأَنتَ خَيۡرُ ٱلۡوَٰرِثِينَ⁠۝٨٩". [الْأَنْبِيَاءِ - 89].

"Onyenwe m, nye m ụmụ ọma site n’aka Gị. N’ezie, Ị bụ Onye na-anụ ekpere". [Al Imran - 38].

"Onyenwe m, ahapụla m naanị m; Gị bụkwa Onye kachasị mma n’etiti ndị nketa". [Al-Anbiya - 89].

Arịrịọ ndị amụma
اللَّهُمَّ إِنِّي أَسْأَلُكَ مِنَ الْخَيْرِ كُلِّهِ عَاجِلِهِ وَآجِلِهِ مَا عَلِمْتُ مِنْهُ وَمَا لَمْ أَعْلَمْ، وَأَعُوذُ بِكَ مِنَ الشَّرِّ كُلِّهِ عَاجِلِهِ وَآجِلِهِ مَا عَلِمْتُ مِنْهُ وَمَا لَمْ أَعْلَمْ، اللَّهُمَّ إِنِّي أَسْأَلُكَ مِنْ خَيْرِ مَا سَأَلَكَ عَبْدُكَ وَنَبِيُّكَ، وَأَعُوذُ بِكَ مِنْ شَرِّ مَا عَاذَ بِهِ عَبْدُكَ وَنَبِيُّكَ، اللَّهُمَّ إِنِّي أَسْأَلُكَ الْجَنَّةَ وَمَا قَرَّبَ إِلَيْهَا مِنْ قَوْلٍ أَوْ عَمَلٍ، وَأَعُوذُ بِكَ مِنَ النَّارِ وَمَا قَرَّبَ إِلَيْهَا مِنْ قَوْلٍ أَوْ عَمَلٍ وَأَسْأَلُكَ أَنْ تَجْعَلَ كُلَّ قَضَاءٍ قَضَيْتَهُ لِي خَيْرًا.
O Allah, ana m arịọ Gị ihe ọma niile, nke dị nso na nke ga-abịa emechaa, nke m maara na nke m na-amaghị. Ana m achọ mgbaba n'aka Gị pụọ n'ihe ọjọọ niile, nke dị nso na nke ga-abịa emechaa, nke m maara na nke m na-amaghị. O Allah, ana m arịọ Gị ihe ọma nke ohu Gị na Onye Amụma Gị rịọrọ Gị, ana m achọkwa mgbaba n'aka Gị pụọ n'ihe ọjọọ nke ohu Gị na Onye Amụma Gị rịọrọ Gị mgbaba. O Allah, ana m arịọ Gị Aljanna na okwu ma ọ bụ omume ọ bụla na-eme ka mmadụ bịaruo ya nso. Ana m achọ mgbaba n'aka Gị pụọ n'ọkụ na okwu ma ọ bụ omume ọ bụla na-eme ka mmadụ bịaruo ya nso. Ana m arịọ Gị ka I mee ka mkpebi ọ bụla I kpebiri maka m bụrụ ihe ọma.
Arịrịọ Onye Amụma
Isi peeji Ikike nwebisiinka Usoro ojiji Nzuzo Akụkọ Kpọtụrụ anyị Banyere anyị

IslamBook nọnyere gị ebe ọ bụla ịnọ

Adhkar gị na-enweghị ịntanetị. N’efu.

App Store Google Play

Soro anyị

Kekọrịta ihe ọma

Adhkar Ndepụta
© 2026 IslamBook. Ikike niile echekwabara.
Oge nhazi nkesa: 0.065 sekọnd
Laghachi n'elu ↑

Họrọ ọdịdị

Mepee ibe ọdịdị

Họrọ asụsụ gị

AR 1.العربية Arabic (ar) EN 2.English (en) FR 3.Français French (fr) ES 4.Español Spanish (es) DE 5.Deutsch German (de) TR 6.Türkçe Turkish (tr) ID 7.Bahasa Indonesia Indonesian (id) RU 8.Русский Russian (ru) BN 9.বাংলা Bengali (bn) UR 10.اردو Urdu (ur) FA 11.فارسی Persian (fa) MS 12.Bahasa Melayu Malay (ms) HI 13.हिन्दी Hindi (hi) ZH 14.中文 Chinese (zh) BS 15.Bosanski Bosnian (bs) SQ 16.Shqip Albanian (sq) PA 17.ਪੰਜਾਬੀ (ਗੁਰਮੁਖੀ) Punjabi (pa) SW 18.Kiswahili Swahili (sw) HA 19.Hausa (ha) AZ 20.Azərbaycan dili Azerbaijani (az) UZ 21.Oʻzbekcha Uzbek (uz) TL 22.Tagalog (tl) TA 23.தமிழ் Tamil (ta) FA-AF 24.دری Dari (fa-AF) PS 25.پښتو Pashto (ps) JV 26.Basa Jawa Javanese (jv) SU 27.Basa Sunda Sundanese (su) KU 28.Kurdî Kurdish (ku) SD 29.سنڌي Sindhi (sd) YO 30.Yorùbá Yoruba (yo) ML 31.മലയാളം Malayalam (ml) KA 32.ქართული Georgian (ka) FF 33.Fulfulde Fulani (ff) IG 34.Igbo Igbo (Nigeria) (ig) KS 35.کٲشُر / कॉशुर Kashmiri (ks) WO 36.Wolof (wo)
Ngwa n’efu

IslamBook

Adhkar gị na-enweghị ịntanetị. N’efu.

App Store Google Play

Android · iPhone · iPad

We use cookies and local storage to provide our services and remember your preferences.

Privacy policy More information