اللَّهُمَّ رَبِّ أَوۡزِعۡنِيٓ أَنۡ أَشۡكُرَ نِعۡمَتَكَ ٱلَّتِيٓ أَنۡعَمۡتَ عَلَيَّ وَعَلَىٰ وَٰلِدَيَّ وَأَنۡ أَعۡمَلَ صَٰلِحٗا تَرۡضَىٰهُ وَأَدۡخِلۡنِي بِرَحۡمَتِكَ فِي عِبَادِكَ ٱلصَّٰلِحِينَ.
اللَّهُمَّ إِنِّي أَسْأَلُكَ الْعَفْوَ وَالْعَافِيَةَ وَالْمُعَافَاةَ فِي الدُّنْيَا وَالْآخِرَةِ.
اللَّهُمَّ إِنِّي أَسْأَلُكَ الْهُدَى ، وَالتُّقَى ، وَالْعَفَافَ وَالْغِنَى.
اللَّهُمَّ إِنِّي أَسْأَلُكَ عِلْماً نَافِعًا ، وَرِزْقاً طَيِّباً ، وَعَمَلاً مُتَقَبَّلاً.
اللَّهُمَّ اغْفِرْ لِي ، وَاهْدِنِي وَارْزُقْنِي ، وَعَافِنِي ، أَعُوذُ بِاللَّهِ مِنْ ضِيقِ الْمَقَامِ يَوْمَ الْقِيَامَةِ.
Allah, Onyenwe m, mee ka m nwee ike ikele Gị maka amara I nyere mụ na ndị mụrụ m, na ime ezi ọrụ nke ga-amasị Gị, ma site n’ebere Gị tinye m n’etiti ndị ohu Gị bụ ndị ezi omume.
Allah, ana m arịọ Gị mgbaghara na ahụike na nchekwa n’ụwa a na n’ụwa nke ọzọ.
Allah, ana m arịọ Gị nduzi, nsọpụrụ Gị, ịdị ọcha na afọ ojuju.
Allah, ana m arịọ Gị ihe ọmụma bara uru, ihe oriri dị mma na ọrụ a nabatara.
Allah, gbaghara m, duzie m, nye m ihe oriri ma nye m ahụike. Ana m arịọ Allah ka O chebe m pụọ n’ọnọdụ siri ike n’Ụbọchị Mbilite n’ọnwụ.
"رَبَّنَا ظَلَمۡنَآ أَنفُسَنَا وَإِن لَّمۡ تَغۡفِرۡ لَنَا وَتَرۡحَمۡنَا لَنَكُونَنَّ مِنَ ٱلۡخَٰسِرِينَ٢٣". [الْأَعْرَافِ - 23].
"Onyenwe anyị, anyị emejọọla onwe anyị. Ọ bụrụ na Ị gbagharaghị anyị ma meere anyị ebere, n’ezie anyị ga-abụ otu n’ime ndị funahụrụ". [Al-A’raf - 23].
Adhkar gị na-enweghị ịntanetị. N’efu.
Android · iPhone · iPad
The kiblah of the common people is the Kaabah at the middle of the world. The kiblah of the elect is the Throne on top of heaven, upon which is sitting the God of the world. The kiblah of the elect of the elect is the heart of the desirers and the spirit of the recognizers, for they are gazing on their Lord with the light of their hearts.”I said, “Where should I seek You, O heart-stealing moon?” He said, “My resting place is the spirit of the friends.”It has been said that when MuṣṬafā supplicated at the beginning of revelation and the outset of mes- sengerhood, he would speak with explicit expressions of the tongue, and the supplication would be answered immediately. Thus the Exalted Lord recounts about the Day of Badr that MuṣṬafā wanted help for the army of Islam. He says, “When you sought the aid of your Lord, He responded to you” [8:9]. Afterwards his state reached a place such that the Exalted Presence would respond to his delicate allusions without explicit expression, as He says in this verse: “We have seen thy face turning about in heaven.” Then he became such that He would respond to his mere thought, without allusion or expression. Thus it came to his mind, “What would it matter if these sinners of my community were forgiven?” This verse came in keeping with this thought: “Our Lord, take us not to task if we forget or make mistakes” [2:286]. Then the work reached the point that neither allusion nor the heart's thought was needed. Thus once it was heavy on his heart that the Compan- ions were sitting in his room. The Lord of the Worlds sent down the verse that says, “When you have eaten, disperse” [33:53].